Song: Mmege
Artist: Flavour ft. Selebobo
LYRICS
[Intro]
Mmege, anyanwu ututu (Original)
Ifu ije Mmege (Mr Flavour on the dance floor)
Owu ihe i ga eme anyi ga aka (They don’t know)
Negene ije Mmege (Onye o lima)
O gini ka ana ekwu
[Verse 1 – Flavour]
Mmege Mmege, my beautiful baby
Mmege Mmege, stainless baby (achalugo)
Mmege amaka, ugegbe oyibo
Mmege aputa o, ora obodo le le
Aru ka kwo nwa
Udara mmicha (uru di ya)
Ifu ukwu Mmege, i ga danata
Mkpuru iru Mmege o, i ga danata
Nwa mu fulu gbaka
Mmege Mmege
[Chorus] (x2)
Ife di iche e rika o
Ife di iche e rika o
Ife di iche e rika o
The difference is clear
Selebobo
[Verse 2 – Selebobo]
Mmege Mmege, Mmege ajebo
Mmege Mmege, ego oyibo (pounds and dollars)
She no dey tire, baby na fire (unu fu umaka)
I na fulu regalia?
Hollandis attire
Mmege aputa, kiliwe Mmege
Selebobo eh
Nekene nwata di mma ga egbu mmadu o le le
Unu a funa nwata di mma ga egbu mmadu o le le oo
Mmege, Mmege, ye, ye, ye
[Chorus] (x2)
Ife di iche e rika o
Ife di iche e rika o
Ife di iche e rika o
The difference is clear
[Bridge]
Oyoko, Mmege; Ovoko, Mmege (onye o lima)
Oyoko, Mmege; Ovoko, Mmege
Oyoko, yes Mmege; Ovoko, Ovoko Mmege
Oyoko, yes Mmege; Ovoko, Ovoko Mmege
[Verse 3 – Flavour]
Ije’m ga laa, anyi ejewe (x2)
Mmili no na enuigwe biko ezona, Mmege aputa (anyi na yo)
Okwulu oka nwa bialu ije, i fugo kwa Mmege?
You will scatter Chimelueze, i fugo kwa Mmege?
Aru ka kwo nwa o
Udara mmicha
Solu’m tibe o
Ife e rika o
Solu’m tibe o
Mmege Mmege
[Chorus] (x2)
Ife di iche e rika o
Ife di iche e rika o
Ife di iche e rika o
The difference is clear
[Outro] (x2)
Ife di iche e rika o
Ife di iche e rika o
Ife di iche e rika o
The difference is clear
Original Mr Flavour on the dance floor
They don’t know
Onye o lima
Selebobo on the beat