, ,

Levels – Flavour

 

SONG: Levels
ARTISTE: Flavour

LYRICS

[Intro]
Eehh ehh nwanne if it’s a hit
Aka anyị di ya [Our hands are there]

Obodo ekwelugo oo [The town has agreed]
Anyanwụ achawago oo [The sun is shining]
Anyị apụta go oo [We have come out]
Ife eme be go oo [Things are starting to happen]

[Chorus]
Ị makwa onye ị wụ? (Mastaa) [Do you know who you are?]
Ị makwa onye ị wụ? (Ibe) (ogini) [Do you know who you are?]
Ị makwa onye ị wụ? (Ibe) (ogini) [Do you know who you are?]
Ị makwa onye ị wụ? (ogini) [Do you know who you are?]

[Verse 1]
Nwoke na-apụ ọkụ [A hot guy]
Nwa n’ebe ebe [A happening child]
Nwoke ọma osiso [Swift good man]
Ya na nwa ọma osiso [with a swift beautiful woman]

Na we dey, na we dey [We are here, we are here]
Na we dey here [We are here]
Na we dey, na we dey [We are here, we are here]
Na we dey here [We are here]
Ị sị ka ọ bụ lu, ọ bulu ya [If you say it should be then it is]
Na we dey here [We are here]
Mens kwụsị nnukwu ịke [Men are making strong statements]
Na we dey here (ahee) [We are here]

[Pre-Chorus]
Ị fugodi convoy anyị jị we bata obodo ị n’olu ofuma [If you see the convoy that we entered the village with, you will settle down]
Ị nwe kwa nụ choice (ahee) [Do you have a choice]
I fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu [If you see the package that we entered the village with, you will calm down]

Security confirm
Ị ma ná ụdọ ná achị nụ [Do you know that peace reigns]
Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n’enene [Do you know that when we enter the village everyone looks at us]
Ị ma ná nde nde ede
Ị ma ná mmemme emewe [Do you know that a celebration is happening]
Abobi nwèrè omụme eji eri ego [Abobi has an event to spend money]
Agụ jị égbè [An armed tiger]

[Chorus]
Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ kpata ọ zụọ ora) [Do you know who you are? (He/she who earns for everyone]
Ị makwa ònye ị wụ? (Obi Cubana) (Ọnwa n’etiri ora) [Do you know who you are? (The moon that shines for all)]
Ị makwa ònye ị wụ? (Anyi Don nwanne) [Do you know who you are?]
Ị makwa ònye ị wụ? (O jide o nye nwanne ya) [Do you know who you are? (He/she who has and provides for others]

Nwoke na-apu ọkụ (Nwa á na-ayo Ezé) [Man that breathes fire (A child that is begged to be King)]
Nwa n’ebe ébé (E-money)
Nwoke bụ ebube ebube [A great great man]
Nwoke ọma osiso (Iya wa na wa na wa) [Good fast man]
Ya na nwa ọma osiso (ah yee, ah yeee) [with a beautiful fast woman]

Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser [What they use to flog for those who break backs is double condenser]
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ [What we are is, great great, strength and grace of the spirit]
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ [Our hands are now good, explosive sound of the saints]

[Bridge]
Ndị nkụ, ndị nkụ (ndị nkụ, ndị nkụ) [Hard ones, hard ones]
Ndị ịke, ndị ịke (Ị hụ la men sịrị ịke?) [Strong ones, strong ones (Have you seen the strong men?]
Ndị ọma, ndị ọma (ndị ọma, ndị ọma) [Good ones, good ones]
Ju some doubt osiso? (Ah yee, ah yee, ah yee)

[Verse 2]
À na mụ anụ kwanu ife? [Do I get to listen]
À na mụ anụ kwanu ife? [Do I get to listen]
À na mụ asị kwanu ndò? [Do I get to say sorry]
Okwụ abago n’ego [It’s now money talk]
Men na-eme ná bundle [Men that deal with bundle]
Fa bialu kà ịzu ọgụ [They came together]
Fa na-eme ná cash [They deal with cash]
Ụfọdụ na-edezi cheque (ah heee) [Some are writing cheque]

[Pre-Chorus]
Ị fugodi convoy anyị jị we bata obodo ị n’olu ofuma [If you see the convoy that we entered the village with, you will settle down]
Ị nwe kwa nụ choice (ahee) [Do you have a choice]
I fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu [If you see the package that we entered the village with, you will calm down]

Security confirm
Ị ma ná ụdọ ná achị nụ [Do you know that peace reigns]
Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n’enene [Do you know that when we enter the village everyone looks at us]
Ị ma ná nde nde ede
Ị ma ná mmemme emewe [Do you know that a celebration is happening]
Abobi nwèrè omụme eji eri ego [Abobi has an event to spend money]
Agụ jị égbè [An armed tiger]

[Chorus]
Ị makwa ònye ị wụ? (Anderson Obiagwu) [Do you know who you are?]
Ị makwa ònye ị wụ? (Aka ekpuchi ọnwa n’Igbo) [Do you know who you are? (Hand that covers the moon in Igbo]
Ị makwa ònye ị wụ? (Dr Eze Mmuo) [Do you know who you are?]
Ị makwa ònye ị wụ? (Nwoke di ebube ebube) [Do you know who you are? ([A great great man]

Nwoke na-apụ ọkụ (Legend nwanne) [A hot guy (Legend brother]
Nwa n’ebe ebe (onye mpiawa azu) [A happening child (back breaker)]
Nwoke ọma osiso (Ome Mma na Ojoto) [Swift good man (do gooder in Ojoto)]
Ya na nwa ọma osiso (ah yee, ah yee) [with a swift beautiful woman]

Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser [What they use to flog for those who break backs is double condenser]
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ [What we are is, great great, strength and grace of the spirit]
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ [Our hands are now good, explosive sound of the saints]

[Outro]
Obodo ekwelugo oo [The town has agreed]
Anyanwụ achawago oo [The sun is shining]
Anyị apụta go oo [We have come out]
Ife eme be go oo [Things are starting to happen]
Ị makwa ònye ị wụ? [Do you know who you are?]


Recommend a Song



    YOU MAY ALSO LIKE

    Advertisement


    BROWSE BY CATEGORY

    Processional

    Recessional

    Reception Entrance

    Couple First Dance

    Father and Daughter

    Mother and Son

    Cake Cutting

    Bouquet Toss

    Garter Removal

    Money Spraying

    Yoruba Wedding

    Igbo Wedding

    Hausa Wedding

    Proposal