Ochie Dike (Mama) – Phyno ft. Onyeka Onwenu

 

SONG: Ochie Dike (Mama)
ARTISTE: Phyno ft. Onyeka Onwenu

LYRICS

[Intro]
Nne m nneoma
Okwa gi n’edu m ka mmuo
Isi m atula ujo nwa jee nke oma
Mana ekpelum ekpere ka m no ka
Onwelu ife ikwelu ka oko m
Inwelugodi ije yoolu m
I nwe mama letekwa nne gi oh

[Chorus]
Chukwu biko gozie
Ochie Dike mama
Nna gozie nne m
Ochie Dike nne m
Chukwu biko gozie (daalu nne m)
Ochie Dike mama (daalu nne m oh)
Nna gozie nne m (Chukwu gozie gi)
Ochie Dike nne m (ochie Dike nne m oh)

[Verse 1]
Ah Olisah gozielu m nwanyi ahu m’si n’ime ya puta uwa
Maka afufu n’ile otalu m n’elu uwa
Okwa ekpele gi n’edu m ije n’elu uwa
Si m welu obi ume ala sobe ndi uwa
Zuo m n’uzo Chi si’m hapu ihe nke uwa
Si m solu obi m esokwala ndi uwa
Ebe obula osolu m noro n’elu uwa
Iga ano m na-aru k’ibu oburu puta uwa
Ina ebuzo agu m before igunye onwe gi
Mgbe ozulu m I hapuru m oke gi
Mgbe umu uwa biara ka ha megide m
Isi m akujola my face e ndu nwoke
Lee lee okwa o gbajie dolo
Ikwu n’ibe gbarapum gi ka mana agbakuru
Obu gini ka m ga eji ekele mama m
Chineke nna biko gozielu m mama m

[Pre-Chorus]
I mana onwa ite naani oh
Ka nne m bulum n’afo
Nne m tala afufu n’uwa
Wee muo’m ezigbo nne m
O bu gini ka m ga eji
Wee kele nne mulu m oh
Ochie Dike nne m
K’obu ego obu akwa, ozuro
Aga m ayonu yonu yonu onye kelu m (nna m)
Biko gozielu m nne m (oh gozie gozie)
Ochie Dike nne m (oh)

[Chorus]
Chukwu biko gozie
Ochie Dike mama
Nna gozie nne m
Ochie Dike nne m
Chukwu biko gozie
Ochie Dike mama
Nna gozie nne m (Huh)
Ochie Dike nne m

Ele yeah

[Verse 2]
Nwa ma mma okwa mama (okwa mama)
Nwa ba uru okwa mama (okwa mama)
Asa ma esi nri bukwa mama (okwa mama)
Azulu nwa azu bukwa mama (okwa mama)
Nwata sobe ndi ajo otu mebe aka ntutu
Onye oga emechu ihu bu mama
And nwanyi tocha we muta nwa nke ya
Onye ga bia omugwo bu mama
M ga n’etu gi mama the mama
Ofu ka idi I no get another
Obu ginwa bu agu nwanyi mji eje mba
Hold oh m down no matter the weather
Ma mu lofu your sacrifice and your advice
You fall for my right just to make things right
Ibulu onu ka my future di bright
I promise to make yours a paradise

[Pre-Chorus]
I mana onwa ite naani oh (nine months)
Ka nne m bulum n’afo (ele)
Nne m tala afufu n’uwa
Wee muo’m ezigbo nne m (eziokwu)
O bu gini ka m ga eji
Wee kele nne mulu m oh (eh)
Ochie Dike nne m (otu a k’odi otu a k’odi)
K’obu ego obu akwa, ozuro (at all)
Aga m ayonu yonu yonu onye kelu m (nna m)
Biko gozielu m nne m (oh gozie gozie)
Ochie Dike nne m (ogologo ndu n’aru isi ike oga n’eso gi nne )

[Chorus]
Chukwu biko gozie (gozielum nne m oh)
Ochie Dike mama (gozielum nne m eh onye mulum eh)
Nna gozie nne m (gozie ya gozie ya mama m oh)
Ochie Dike nne m
Chukwu biko gozie
Ochie dike mama
Nna gozie nne m
Ochie Dike nne m

[Outro]
Mama mu bu Ochie Dike
Oma k’esi ejide ezi n’ulo
Osie ike obulu ngwa afia ya ke n’isi
Tupu olota nri ejuputa ezi n’ulo
Mama mu bu ochie Dike

Mgbe uwa n’acho ife fa ga-eme ibe fa
Nnukwu okwu putalu oyi adirozi
Nwanne adirozi ibe adiro
Ochie dike nnem silu ebe nwa m kwu
Ebe ahu ka m ga akwu


Recommend a Song



    YOU MAY ALSO LIKE

    Advertisement


    BROWSE BY CATEGORY

    Processional

    Recessional

    Reception Entrance

    Couple First Dance

    Father and Daughter

    Mother and Son

    Cake Cutting

    Bouquet Toss

    Garter Removal

    Money Spraying

    Yoruba Wedding

    Igbo Wedding

    Hausa Wedding

    Proposal