, ,

Doings – Flavour ft Phyno

 

SONG: Doings
ARTISTE: Flavour ft Phyno

LYRICS

[Intro]
Eehhh nwanne if it’s a hit
Aka anyị di ya
Say say
Bia master tiwelu m ode
Master
Iye iye iye iye
Otu a
Iye iye ye gogo di no oyoyo
Oya lima

Who no know go know
Na men donye iru n’iga ama
Obodo edelu jim jim
Eweputa cash aña na enu
Maka na onye na ekwe ro ga-ekwe
O ekwezi gi na o na eme
Nwanne ife na ebe ka na ebe
I fugo na doings get levels

[Chorus]
Ndi agaba (lee lee) (abaa)
Men I makwa eme (abaa)
A babe I makwa eme (abaa)
Guy ijeko ole (abaa)
I ma n’ife edele ede (abaa)
Na obu ife enyele enye oh (abaa)
Na street omele eme (abaa)
I fugo na doings get level

[Verse 1]
Ebube agụ na-eche na agu e
Okilikili ka agba ukwu ose
Eyo I ga like anyi oh (Iga like anyi oh)
Nwanne I makwa ka anyi si kwado (anyi kwadoro ofuma)
You cannot stop a moving train oh
M bunye gi ya I ga like anyi oh (I ga like anyi oh)

[Pre-Chorus]
The girl si na ma ada anyu anyu
Mana o bu maka n’oda agba mmili
Ilie my money na ebele adili ya (ta)
Ana m anụ ife
I mana ifu doings I ga agbaka
Ka ida afu uzo I nara anu ife
Iyoko doings get level oh (I fugo na doings get level)

[Chorus]
Ndi agaba (lee lee) (abaa)
Men I makwa eme (abaa)
A babe I makwa eme (abaa)
Guy ijeko ole (abaa)
I ma n’ife edele ede (abaa)
Na obu ife enyele enye oh (abaa)
Na street omele eme (abaa)
I fugo na doings get level

[Verse 2]
Awa awa
Boys a na ama aka
Open up gosi ya your babe
Si ya so m na awa awa
Mu na gi ada agba mgba
Nwa o belu ije ya ana ana
Edoku bulu ebu na Toscana na akuzi ka carpenter
Afu dimkpa afu ogologo iru ya
Na nwoke bute ike
Na umu nwa ga afunata isi ya
The boys libe ife na ndi egwu ga-akponata uto
Emesia akpoluo uno
Na ofe m nwa ga atonata uto
Asi m na o ya atonata uto (ibeee)
Jide godi akuku ite
Na enwekwa levels to this
Ekene kene Chukwu na hustle e mecha puta ife
E nwe ife di iche from egbe na egbe
Na onye ji egbe na-agba egbe
And onye ji ego febe ego
Onye ji egbe agbawa egbe
Guy kilibe doings (eee)
Just negodu doings (eee)
Udi ife a na-eme na movies (eee)
Fa ncha socha na doings (eee)
Asa i na anwulu na doings
Sokwa m kwo akpo wa m Zubis
The convoy that we move in
Fa ncha socha na doings

[Pre-Chorus]
The girl si na ma ada anyu anyu
Mana o bu maka n’oda agba mmili
Ilie my money na ebele adili ya (ta)
Ana m anụ ife
I mana ifu doings I ga agbaka
Ka ida afu uzo I nara anu ife
Iyoko doings get level oh (I fugo na doings get levels)

[Outro]
Kedu ife I na-akoziri anyi okwu (I fugo na doings get levels)
Kedu ife I na-atakiri anyi anya (I fugo na doings get levels)
Nwanne I ga emenwu ife anyi na eme (I fugo na doings get levels)
I mazikwa n’ekelu olu eke (I fugo na doings get levels)

Who no know go know
Na men donye iru n’iga ama
Obodo edelu jim jim
Eweputa cash aña na enu
Maka na onye na ekwe ro ga ekwe
O ekwezi gi na o na eme
Nwanne ife na ebe ka na ebe (I fugo na doings get levels)
Ndi agaba!


Recommend a Song



    YOU MAY ALSO LIKE

    Advertisement


    BROWSE BY CATEGORY

    Processional

    Recessional

    Reception Entrance

    Couple First Dance

    Father and Daughter

    Mother and Son

    Cake Cutting

    Bouquet Toss

    Garter Removal

    Money Spraying

    Yoruba Wedding

    Igbo Wedding

    Hausa Wedding

    Proposal